"Ugbua, a na m ejikwazi ofụma" Nke a bụ ihe Chigozie Ginika Godwin gwara BBC Igbo mgbe ọ na-akọ akụkụ gbasara ụkwụ ya gbaburu ngọ. Mgbe a mụrụ ya o nwere ihe sayensị ...